Eze Nara Lyrics
- Genre:Gospel
- Year of Release:2024
Lyrics
Alleluia
The word of God
In Psalm 668 say
O bless our God
Ye people
And make the voice of
His praise to be heared
Alleluia
Ah
My heart is fixed to
Appreciate you
Oh King Jesus
Nara Eze kasienu
Nara n'oruru gi'
Nara n'Eze nara e
Nara n'oruru gi'
N'ihina i gosiwo
I bu chioma meee
Naranu ojija mma
I gosiwo Eze Ekwueme mooo
Naranu ojija mma
Ka m kene gi na nke i mere eme
Nara n'osi na ala obi moo
Ka m kene gi na nke i mere eme
Ama m n'i nemere m Ezi mma
Nara
Nara e naranu mbuleilu
Nara (naraya eee)
Nara n'oruru gi
Agunechemba aa
Nara obi ntiwa mo
Eze ama ama amasi amasi mee
Gi nwee oru abu ma
Chioma nenye nwa
I bu ukwu egwu mo
Nne ndi nweghi nne
Asi m na odighi onye dika gi
Bianu umunne mo
Ndi Eze nyere ndu
Bianu ndi anaputara
Ka anyi nye ya ekele
Recieve Eze oma mee
Wisdom Power and Might
You alone shall reign
Forever more
Forever more
Forever and ever
Forever and ever
Nara n'oruru gi Jesus
Nara Eze kasienu
Nara n'oruru gi'
Nara n'Eze nara e
Nara n'oruru gi'
N'ihina i gosiwo
I bu chioma meee
Naranu ojija mma
I gosiwo Eze Ekwueme mooo
Naranu ojija mma
Ka m kene gi na nke i mere eme
Nara n'osi na ala obi moo
Ka m kene gi na nke i mere eme
Ama m n'i nemere m Ezi mma
Nara
Nara e naranu mbuleilu
Nara (naraya eee)
Nara n'oruru gi
But as for me i will
Come into thy house
In the multitude of thy mercy
I will worship toward thy holy temple
And praise thy holy name
For thy Loving kindness and truth
Thank you Jesus
Onye ga emeremeee
Ihe oma chinemere meee
Onye ga a love m eee
Ka chim si love m ee
Ya ka m ji etu ya omemma
Igwe o mezuo dike nji anya isi
Eze otito niile na agara
Udo ya juru obi mo
Onu oma chinyere moo
Ka m geji bulie ya elu n'uwa
Egwu oma alaeze enuigwe ee
Ka m geji wee jaa ya mma
Kama n geri otito gi
Njiri ikpere fere gi aka ee
Jiri azu gbara gi egwu
Jiri onu gbabara gi aka ebe
Ewo o Baba
Itogbuela mee e eh
Eeee Eze nna mo
I negbu m karia mmanya
Nara otito juru obi m
Nara ee (I medala m obi mooo)
Nara e (I juru m afo)
I gosiwo m n'ibu chioma mee
I gosiwo m n'ibu Eze kasienu
I gosiwo m n'ibu ike meriri onwu
Eze nara ekele njiri bia
N'ihi n'igosiwo (i gosiwo)
I gosiwo (i gosiwo)
I gosiwo m uzo ndu
Soo gi hichara m anya mmiri
Ikpubela m okpu Eze
Nara ekene onyinye oma
Njiri bia n'iru gi
Doo nna a jula aja ekene m
Ekene oma njiri bia n'iru gi
Doo na
Chi mara obi moo
K'isi eleta nwa
Chinaza
Obi uto ka njiri bia
Onye mmeri eeee
Nara
I nyere m nke kacha mma
Eze nara aaa
Nara Eze kasienu
Nara n'oruru gi'
Nara n'Eze nara e
Nara n'oruru gi'
N'ihina i gosiwo
I bu chioma meee
Naranu ojija mma
I gosiwo Eze Ekwueme mooo
Naranu ojija mma
Ka m kene gi na nke i mere eme
Nara n'osi na ala obi moo
Ka m kene gi na nke i mere eme
Ama m n'i nemere m Ezi mma
Nara
Nara e naranu mbuleilu
Nara (naraya eee)
Nara n'oruru gi