ube
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Mkpụrụ osisi nke a na-aghọta n'osisi ube. Mkpụrụ osisi a na-acha odo odo. Na mbụ, ọ na-achanyetu ya obere obere ma ọ kachaa, ọ na-ebido gbajiwa. A na-eji ya ata ọka. Enwere ike iru ya na mmiri ọkụ ma ọ bụ rụọ ya n'ọkụ.
ọmụmaatụ
[dezie]- Nne m zụtara ube taa.
- Mkpụrụ ọka kacha amasị m bụ ube.
mkpọpụta
[dezie]
olumba
[dezie]Ubo