bu
Ọdịdị
bu
Nkọwa
[dezie]Bu bụ ijide ihe ka ọ ghara ịda ma mee ka o si ebe ọ nọ nụrụ ebe ọzọ.
Bu bụ idi ihe metụtara mmadụ maọbụ ibu arọ maọbụ nsogbu dakwasịrị mmadụ
Nkeji Asụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie]O bu nkụ lọta ọrụ ugbo.
Mkpọpụta
[dezie]Bú
Olumba
[dezie]Para
Ntụgharị
[dezie]Carry
Bekee
[dezie]https://dictionary.cambridge.org/dictionary/english/carry