Samson Gombe
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Kenya |
aha enyere | Samson |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Novemba 1938 |
Ụbọchị ọnwụ ya | 4 Febụwarị 1989 |
ọrụ ọ na-arụ | academic |
ebe agụmakwụkwọ | Makerere University, University of London |
Onye òtù nke | The World Academy of Sciences |
Ihe nrite | Fellow of the African Academy of Sciences, Fellow of the Kenya National Academy of Sciences, TWAS fellow |
Samson Gombe FAAS FTWAS(5 Nọvemba 1938 – 4 Febụwarị 1989) bụ Ọkammụta n'isi ọmụmụ Biological Systems and Organisms si mba Kenya. Ọ bụ onye òtù The Third World Academy of Science na Onye òtù Ntọala na odeakwụkwọ nke African Academy of Sciences.
Mmalite Ndụ na Agụmakwụkwọ Ya
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Gombe na 5 Nọvemba 1938 na Seme, Kisumu, Kenya.[1][2] Ọ gara ụlọ akwụkwọ Maseno, College Makerere n'etiti afọ 1958 na 1960 wee gụchaa site na Mahadum London (1961-9167) na Mahadum Cornell (1969-1972) [3][4][5]
Ọrụ na Ime Nnyocha Ya
[dezie | dezie ebe o si]Gombe bụụrụ onye nkuzi na ngalaba Animal Physiology, Mahadum Nairobi site n'afọ 1968 ruo mgbe ọ nwụrụ na 4 Febụwarị 1989, ọ dị afọ iri ise, mgbe ọrịachara obere ọrịa.[1][6][7][8]Gombe bụ otu n’ime ndị malitere African Academy of Sciences n'afọ 1985, ma mesịa ghọọ odeakwụkwọ/Scientific General (1987–1989)[9] na odekọ-ego (1987–1989).[3][10][11] Ọ bụ osote odekọ-ego akwanyeere ùgwù nke Kenya National Academy of Science.[12] Gombe lekwasịrị anya karịa na reproductive physiology, endocrinology, malnutrition, mineral deficiency, ajọ ọrịa na-efe efe na gburugburu ebe obibi na nke nje nwere ike ibute enweghị ọmụmụ.[13][4][14][15]
Ihe Nrite na Nkwanye Ùgwù Ya
[dezie | dezie ebe o si]Gombe bụ onye òtù ntọala nke African Academy of Sciences ka ọ malitere na 1985 [3] Onye òtù The World Academy of Sciences kemgbe afọ 1985,[16] na onye òtù Kenya National Academy of Sciences n'afọ 1986.[13]
Akwụkwọ Ndị O bipụtara Ahọpụtara
[dezie | dezie ebe o si]- Gombe, Samson; Oduor-Okelo, Dominic (1991-06). Development of the foetal membranes in the cane rat (Thryonomys swinderianus): a re‐interpretation, African Journal of Ecology, Volume 29, Issue 2, pages 157–167
- Samson Gombe, William Hansel (1973-09-01). Plasma Luteinizing Hormone (LH) and Progesterone Levels in Heifers on Restricted Energy Intakes Get access Arrow. Journal of Animal Science, Volume 37, Issue 3, September 1973, Pages 728–733.
- Norman, Charles; Gombe, Samson (1975-09-01). Stimulatory effect of the lysosomal stabilizer, chloroquine, on the respiration and motility of fresh and aged bovine spermatozoa. Reproduction. 44 (3): 481–486. doi:10.1530/jrf.0.0440481. ISSN 0022-4251.
- Alila, Hector W.; Rogo, Khama O.; Gombe, Samson (1987-06-01). Effects of prolactin on steroidogenesis by human luteal cells in culture. Fertility and Sterility. 47 (6): 947–955. doi:10.1016/S0015-0282(16)59228-0. ISSN 0015-0282.Templeeti:Efn-ua
Ihe Ndí Nhụwa Ama
[dezie | dezie ebe o si]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 AFRICA - NeglectedScience. Archived from the original on 2023-08-24. Retrieved on 2023-12-23.
- ↑ Templeeti:Cite akwụkwọ
- ↑ 3.0 3.1 3.2 /gombe-samson Gombe Samson | The AAS.
- ↑ 4.0 4.1 Prof. Gombe Samson Biography nke Kenya Academy of Sciences. Archived from the original on 2022-11-14. Retrieved on 2023-12-23.
- ↑ Templeeti:Cite akwụkwọ
- ↑ Templeeti:Gụọ akwụkwọ
- ↑ Templeeti:Ce akwụkwọ
- ↑ Templeeti:Cite akwụkwọ
- ↑ Sciences, African Academy of (1987). .com/books?id=V-AHAQAAMAAJ&q="Samson Gombe" -wikipedia Whydah: Newsletter. Emepụtara maka Academy Science Publishers nke Stellan Consult Limited.
- ↑ Templeeti:Kwuo akwụkwọ
- ↑ Templeeti:Gụọ akwụkwọ
- ↑ Gombe" -wikipedia Akwụkwọ akụkọ sayensị nke Kenya: Sayensị mmekọrịta mmadụ na ibe ya. Usoro C.
- ↑ 13.0 13.1 PROF. GOMBE, SAMSON – Kenya National Academics of Science. Archived from the original on 2022-11-14. Retrieved on 2023-12-23.
- ↑ Templeeti:Ce akwụkwọ
- ↑ (1991) google.com/books?id=DGXgAAAAMAAJ&q="Samson Gombe" -wikipedia Ezi akwukwo nke Sayensị Sayensị (in en).
- ↑ {{Cite web |title=Gombe, Samson |url=https://twas.org/directory/gombe-samson |access-date=2022-11-14 |website=TWAS |language=en} }