P-Square
Ọdịdị
P-Square
obere ụdị nke | nwoke |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 2003 |
onye dị ịrịba ama | Peter Okoye, Paul Okoye |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2003 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
diskografi | P-Square discography |
ụdị | egwu hip hop |
onye nlereranya | Michael Jackson |
Agbụrụ | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
P-Square bu umu ejima abuo si Obodo Naijiria ana akpó Peter na Paul Okoye na eti egwu nke R&B. Ha gúrù ma bupute album ha sina Square Records. Na Önwa iri na abuó 2011, ha mechara banyé na Konvict Muzik nke Akon. Ha dere kweta kwa na Universal Music nke mba South Africa gana agbasa egwu ha.[1]
References
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ The P-Square Phenomenon http://lifeandtimesmagazine.com/home/the-p-square-phenomenon/