Ȯra Ebonyi
Oge/afọ mmalite | 1 Ọktoba 1996 |
---|---|
asụsụ njieme | Bekee |
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
isi steeti | Abakaléké |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Naijiria |
dị na mpaghara oge | UTC 01:00 |
nhazi ọnọdụ | 6°15′0″N 8°5′0″E |
geoshape | Data:Nigeria/Ebonyi.map |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Governor of Ebonyi State |
Executive òtù | Ebonyi State Executive Council |
òtù omebe iwu | Ebonyi State House of Assembly |
Nkwekọrịtara oke ala | Benue Steetị, Ȯra Cross River, Ȯha Abia, Enugwu Steti |
dochie | Ȯha Abia, Enugwu Steti |
postal code | 840001 |
webụsaịtị | https://www.ebonyistate.gov.ng/ |
Koodu ọkpụkpọ obodo | +234 |
Ebonyi State bu state no n'ime Naigeria. Isi ya bu Abakaliki, bukwa ama ukwu no ebe a. Dika Abia State, ebe enwetere ala kee ya, ndi Igbo bu ndi bi ebee na nnuku. Ekere ya na 1996, nwere ala bula na Enugu na Abia.
Ihu igwe
[dezie | dezie ebe o si]Ihu igwe Ebonyi Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Steeti a na ebido karị na (28.99*c rue na 84.18*f)
Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa October afọ ọbụla.
Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.
Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ nke afọ.
Ebonyi Steeti so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Niajiria
Mgbanwe ihu igwe na eme ka Ide mmiri na mbuze na enye kwa nsogbu na Steeti a.
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]
Abia ·
Adamawa ·
Akwa Ibom ·
Anambra ·
Bauchi ·
Bayelsa ·
Benue ·
Borno ·
Cross River ·
Delta ·
Ebonyi ·
Edo ·
Ekiti ·
Enugu ·
Gombe ·
Imo ·
Jigawa ·
Kaduna ·
Kano ·
Katsina ·
Kebbi ·
Kogi ·
Kwara ·
Lagos ·
Nasarawa ·
Niger ·
Ogun ·
Ondo ·
Osun ·
Ọyọ ·
Plateau ·
Rivers ·
Sokoto ·
Taraba ·
Yobe ·
Zamfara
Federal Capital Territory (FCT):
Abuja